Matiu 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’eziokwu, ana m asị unu na a ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+ Mak 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a? A ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+ Luk 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ọ sịrị ha: “Ùnu hụrụ ihe ndị a niile? Oge na-abịa mgbe a ga-akwatu nkume a niile. E nweghị otu nkume a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+
2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’eziokwu, ana m asị unu na a ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+
2 Ma Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a? A ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+
6 ọ sịrị ha: “Ùnu hụrụ ihe ndị a niile? Oge na-abịa mgbe a ga-akwatu nkume a niile. E nweghị otu nkume a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+