Matiu 21:45, 46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị Farisii nụrụ ihe atụ a o mere, ha matara na ọ na-ekwu banyere ha.+ 46 Ọ bụ eziokwu na ha chọrọ ijide ya, ha tụrụ egwu ihe ìgwè mmadụ ahụ ga-eme ha, n’ihi na ha kweere na ọ bụ onye amụma.+ Mak 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+
45 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị Farisii nụrụ ihe atụ a o mere, ha matara na ọ na-ekwu banyere ha.+ 46 Ọ bụ eziokwu na ha chọrọ ijide ya, ha tụrụ egwu ihe ìgwè mmadụ ahụ ga-eme ha, n’ihi na ha kweere na ọ bụ onye amụma.+
12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+