Zekaraya 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m. Ọ bụrụkwanụ na ọ dịghị unu mma, hapụwanụ ya.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m,* mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m. Ọ bụrụkwanụ na ọ dịghị unu mma, hapụwanụ ya.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m,* mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+