Aịzaya 53:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+ O kwughịkwa ihe ọ bụla. A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+ Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+
7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+ O kwughịkwa ihe ọ bụla. A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+ Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+