Matiu 27:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọchịchịrị gbara n’ala ahụ niile malite n’awa nke isii* ruo n’awa nke itoolu.*+ Mak 15:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe o ruru awa nke isii,* ọchịchịrị gbara n’ala ahụ niile ruo n’awa nke itoolu.*+