-
Luk 2:52Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
52 Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe. Ihe ya nọkwa na-amasị ma Chineke ma ndị mmadụ.