Jọn 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara, Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya banyere n’ime ime obodo ndị dị na Judia. Ya na ha nọtụrụ n’ebe ndị ahụ. O mekwara ndị mmadụ baptizim.*+
22 Mgbe e mechara, Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya banyere n’ime ime obodo ndị dị na Judia. Ya na ha nọtụrụ n’ebe ndị ahụ. O mekwara ndị mmadụ baptizim.*+