-
Aịzaya 49:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ sịrị: “Ọ bụghị naanị na ị ga-abụ ohu m
Nke ga-eme ka ebo niile si n’ezinụlọ Jekọb kwụsie ike,
Nke ga-akpọghachitekwa ndị Izrel aka na-akpaghị.
-
-
Aịzaya 61:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
61 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova nyere m mmụọ ya,+
N’ihi na Jehova tere m mmanụ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+
O zitere m ka m kechie ọnyá ndị obi gbawara,
Ka m gwa ndị e ji eji na a hapụla ha,
Ka m meghee anya ndị mkpọrọ,+
-