Matiu 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha kpụtara jakị ahụ na nwa ya, wụsa uwe elu ha n’elu ha, o wee nọrọ n’elu nwa jakị ahụ.+ Mak 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa jakị ahụ.+ Ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu ya, ya anọrọ n’elu ya.+ Luk 19:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha wee kpụgara ya Jizọs. Ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa jakị ahụ, Jizọs anọrọ n’elu ya.+