Jọn 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-echebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m. Echebere m ha. E nweghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wepụ nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+
12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-echebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m. Echebere m ha. E nweghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wepụ nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+