38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekweghị na m, kwerenụ n’ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụnwa dịkwa n’otu.”+
21 ka ha niile wee bụrụ otu+ otú ahụ gịnwa, Nna, na mụnwa dị n’otu, mụ na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu, ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.