Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Jọn 13:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya, mmadụ niile ga-eji ya mata na unu bụ ndị na-eso ụzọ m.”+ Ndị Filipaị 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe m na-ekpekwa n’ekpere bụ ka ịhụnanya unu na-abakwu ụba,+ ka unu na-amatakwu uche Chineke nke ọma+ ma na-aghọtacha uche ya;+ Ndị Filipaị 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 nakwa ka Jizọs Kraịst nyere unu aka ka unu na-amịju mkpụrụ ezi omume amịju,+ ka e wee nye Chineke otuto ma jaa ya mma.
16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
9 Ihe m na-ekpekwa n’ekpere bụ ka ịhụnanya unu na-abakwu ụba,+ ka unu na-amatakwu uche Chineke nke ọma+ ma na-aghọtacha uche ya;+
11 nakwa ka Jizọs Kraịst nyere unu aka ka unu na-amịju mkpụrụ ezi omume amịju,+ ka e wee nye Chineke otuto ma jaa ya mma.