-
Jọn 14:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Onye ọ bụla nabatara ihe m nyere n’iwu ma na-eme ha bụ onye hụrụ m n’anya. Onye ọ bụla hụrụ m n’anya, Nna m ga-ahụ ya n’anya. M ga-ahụkwa onye ahụ n’anya ma gosi ya onwe m nke ọma.”
-