Ọrụ Ndịozi 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma okwu Jehova* nọ na-agbasa, ọtụtụ ndị ana-aghọkwa ndị na-eso ụzọ Jizọs.+ Ọrụ Ndịozi 19:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Okwu Jehova* wee si otú a na-agbasa ma na-akpa ike.+