Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jizọs wee bịakwute ha, sị ha: “E nyela m ike niile n’eluigwe na n’elu ụwa.+ Ndị Rom 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ, ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ na ndị dị ndụ.+ Mkpughe 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ahụrụ m ka e meghere eluigwe, hụkwa otu ịnyịnya ọcha+ dị ebe ahụ. A na-akpọkwa onye na-agba ya Onye E Kwesịrị Ịtụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu.+ Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi, na-alụkwa agha kwesịrị ekwesị.+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+
9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ, ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ na ndị dị ndụ.+
11 Ahụrụ m ka e meghere eluigwe, hụkwa otu ịnyịnya ọcha+ dị ebe ahụ. A na-akpọkwa onye na-agba ya Onye E Kwesịrị Ịtụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu.+ Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi, na-alụkwa agha kwesịrị ekwesị.+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+