Ọrụ Ndịozi 11:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwụsịrị ịkatọ ya,* wee nye Chineke otuto, sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke chọkwara ka ndị mba ọzọ chegharịa, ka ha wee nweta ndụ.”+
18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwụsịrị ịkatọ ya,* wee nye Chineke otuto, sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke chọkwara ka ndị mba ọzọ chegharịa, ka ha wee nweta ndụ.”+