Ọrụ Ndịozi 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọchịagha ahụ bịaziri nso, nwụchie ya ma kwuo ka e kee ya agbụ ígwè abụọ.+ Ọ jụziri onye ọ bụ na ihe o mere.
33 Ọchịagha ahụ bịaziri nso, nwụchie ya ma kwuo ka e kee ya agbụ ígwè abụọ.+ Ọ jụziri onye ọ bụ na ihe o mere.