Diuterọnọmi 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma e nwebeghị onye amụma ọzọ n’Izrel nke dị ka Mosis,+ onye Jehova ma ihu na ihu.+ Ọrụ Ndịozi 7:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 “Ọ bụ Mosis a gwara ndị Izrel, sị: ‘Chineke ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.’+
37 “Ọ bụ Mosis a gwara ndị Izrel, sị: ‘Chineke ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.’+