2 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, ọ bụ ya mere ka anyị nwee ike ịbụ ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị ndị ozi nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ. N’ihi na iwu e dere ede na-ama ndị mmadụ ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka ndị mmadụ dị ndụ.+
6 N’eziokwu, ọ bụ ya mere ka anyị nwee ike ịbụ ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị ndị ozi nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ. N’ihi na iwu e dere ede na-ama ndị mmadụ ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka ndị mmadụ dị ndụ.+