Luk 7:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 (Mgbe ndị ọnaụtụ na mmadụ niile nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume, n’ihi na ọ bụ Jọn mere ha baptizim.+ 30 Ma ndị Farisii na ndị ma Iwu ledara ndụmọdụ* Chineke nyere ha anya,+ ebe ọ bụ na Jọn emeghị ha baptizim.)
29 (Mgbe ndị ọnaụtụ na mmadụ niile nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume, n’ihi na ọ bụ Jọn mere ha baptizim.+ 30 Ma ndị Farisii na ndị ma Iwu ledara ndụmọdụ* Chineke nyere ha anya,+ ebe ọ bụ na Jọn emeghị ha baptizim.)