Ndị Kọlọsi 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe maka ihe unu na-eri na ihe unu na-aṅụ+ ma ọ bụ maka ememme ma ọ bụ ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị izu ike.+
16 N’ihi ya, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe maka ihe unu na-eri na ihe unu na-aṅụ+ ma ọ bụ maka ememme ma ọ bụ ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị izu ike.+