-
1 Ndị Kọrịnt 8:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ihi na ọ bụrụ na nwanna akọnuche ya na-esighị ike ahụ gịnwa, bụ́ onye ma ihe ndị a nke ọma, ka ị nọ n’ụlọ arụsị na-eri nri, ọ̀ bụ na akọnuche ya agaghị eme ka obi kaa ya iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà? 11 Ihe a mee, ọ pụtara na i jirila ihe ị ma mee ka nwanna gị na-esighị ike, onye Kraịst ji maka ya nwụọ, zọhie ụkwụ.+
-