Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, ka anyị kwụsị ịna-ekpe ibe anyị ikpe,+ kama ka anyị kpebie na anyị agaghị edowe ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna ma ọ bụ mee ihe ga-eme ka o mehie.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, ọ bụrụ na ihe m na-eri ga-eme ka nwanna m zọhie ụkwụ, m gaghị atakwa anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m zọhie ụkwụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ ihe ga-abara onye ọzọ uru, ọ bụghị ihe ga-abara naanị yanwa uru.+
13 N’ihi ya, ka anyị kwụsị ịna-ekpe ibe anyị ikpe,+ kama ka anyị kpebie na anyị agaghị edowe ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna ma ọ bụ mee ihe ga-eme ka o mehie.+
13 N’ihi ya, ọ bụrụ na ihe m na-eri ga-eme ka nwanna m zọhie ụkwụ, m gaghị atakwa anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m zọhie ụkwụ.+