-
1 Ndị Kọrịnt 3:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi na otu onye n’ime unu na-asị, “Ana m eso ụzọ Pọl,” onye ọzọ ana-asị, “Ana m eso ụzọ Apọlọs.”+ Ọ̀ bụ na unu anaghị eme ka ụmụ mmadụ nkịtị?
5 Ònyekwanụ bụ Apọlọs? Ònyekwa bụ Pọl? Anyị bụ ndị ozi nkịtị+ na-arụ ọrụ Onyenwe anyị gwara anyị rụọ. Naanị ihe anyị mere bụ inyere unu aka ịghọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.
-