Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 3:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Jehova Chineke wee chụpụ ya n’ogige Iden+ ahụ ka ọ gaa kọwa ihe n’ala, bụ́ ebe o si.+ 24 N’ihi ya, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma dowe ndị cherob+ n’ebe ọwụwa anyanwụ ogige Iden, dowekwa mma agha nke na-enwu ọkụ ma na-atụgharị atụgharị. O dowere ha ebe ahụ ka ha nọchie ebe e si abanye n’ebe osisi nke ndụ dị.

  • Diuterọnọmi 17:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie tụgbuo ya. Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+

  • Taịtọs 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Zere onye+ na-akwado inwe òtù+ ma ọ bụrụ na a dụọla ya ọdụ*+ nke mbụ na nke abụọ,

  • 2 Jọn 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu, ma ọ naghị akụzi ihe Kraịst kụziri, unu anabatala ya n’ụlọ unu,+ unu ekelekwala ya.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya