1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nwere otu Chineke,+ nweekwa otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke na mmadụ,+ ya bụ, Kraịst Jizọs.+