Matiu 28:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, mmadụ iri na otu ahụ na-eso ụzọ Jizọs banyere Galili+ gaa n’ugwu ebe Jizọs gwara ha ka ha zukọọ.+ 17 Mgbe ha hụrụ ya, ha kpọọrọ ya isiala. Ma ụfọdụ ekwetaghị na ọ bụ ya.
16 Ma, mmadụ iri na otu ahụ na-eso ụzọ Jizọs banyere Galili+ gaa n’ugwu ebe Jizọs gwara ha ka ha zukọọ.+ 17 Mgbe ha hụrụ ya, ha kpọọrọ ya isiala. Ma ụfọdụ ekwetaghị na ọ bụ ya.