Ọrụ Ndịozi 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike ọ bụla.+ Ọ na-akụzikwa ya otú na-eme ka ndị Juu na ndị Grik kweta ihe ọ na-akụzi.
4 Ọ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike ọ bụla.+ Ọ na-akụzikwa ya otú na-eme ka ndị Juu na ndị Grik kweta ihe ọ na-akụzi.