10 Chineke meere m amara. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ịtọ ntọala+ ka onye bụ́ aka ochie n’ịrụ ụlọ,* ma onye ọzọ na-arụ ụlọ n’elu ya. Ma, ka onye ọ bụla lezie anya n’otú o si arụ ụlọ n’elu ya.
15 Ọ bụrụgodị na unu nwere puku ndị nkụzi iri (10,000) na-akụziri unu otú unu ga na-esi eso ụzọ Kraịst, unu enweghị ọtụtụ nna. Ma, aghọọla m nna unu maka na m ziri unu ozi ọma+ gbasara Kraịst Jizọs.