2 Pita 1:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, ebe ọ bụ na m ka dị ndụ n’anụ ahụ́,*+ echere m na ọ dị mma ichetara unu ihe ndị a.+ 14 O doro m anya na anụ ahụ́* m agaghịzi adịte aka, otú Onyenwe anyị Jizọs Kraịst gwara m.+
13 Ma, ebe ọ bụ na m ka dị ndụ n’anụ ahụ́,*+ echere m na ọ dị mma ichetara unu ihe ndị a.+ 14 O doro m anya na anụ ahụ́* m agaghịzi adịte aka, otú Onyenwe anyị Jizọs Kraịst gwara m.+