1 Pita 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Na-ebinụ ndụ ka ndị nweere onwe ha.+ Ma, unu ejikwala maka na unu nweere onwe unu na-eme ihe ọjọọ,+ kama na-ebinụ ndụ ka ndị ohu Chineke.+
16 Na-ebinụ ndụ ka ndị nweere onwe ha.+ Ma, unu ejikwala maka na unu nweere onwe unu na-eme ihe ọjọọ,+ kama na-ebinụ ndụ ka ndị ohu Chineke.+