-
Ndị Efesọs 1:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ka e too Chineke, bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, n’ihi na o si n’eluigwe jiri mmụọ nsọ gọzie anyị n’ụzọ niile n’ihi na anyị na-eso ụzọ Kraịst.+ 4 Ọ họọrọ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala ụwa, ka anyị nwee ike hụ ya n’anya, dị nsọ, gharakwa iji ihe ọ bụla merụọ onwe anyị+ n’anya ya.
-