Ọrụ Ndịozi 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-eme ka ọ mara ahụhụ niile ọ ga-ata n’ihi aha m.”+ Ndị Filipaị 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe m bu n’obi bụ ka m mata ya, matakwa ike ahụ nke mere ka o bilite n’ọnwụ+ nakwa ka m taa ahụhụ otú ọ tara+ ma kweta ịnwụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+
10 Ihe m bu n’obi bụ ka m mata ya, matakwa ike ahụ nke mere ka o bilite n’ọnwụ+ nakwa ka m taa ahụhụ otú ọ tara+ ma kweta ịnwụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+