1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+ Ndị Hibru 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na, n’eziokwu, anyị ga-eketa ihe Kraịst ketara naanị ma anyị na-enwe obi ike anyị nwere ná mmalite ruo n’ọgwụgwụ.+
58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+
14 N’ihi na, n’eziokwu, anyị ga-eketa ihe Kraịst ketara naanị ma anyị na-enwe obi ike anyị nwere ná mmalite ruo n’ọgwụgwụ.+