1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mụrụnụ anya.+ Meenụ ka okwukwe unu sie ike.+ Nweenụ obi ike,+ siekwanụ ezigbo ike.+
58 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ kwụrụnụ chịm, nweekwanụ ọtụtụ ihe unu na-arụ mgbe niile+ n’ọrụ Onyenwe anyị, ebe unu ma na ọrụ Onyenwe anyị unu na-arụsi ike abụghị na nkịtị.+