-
1 Ndị Kọrịnt 9:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ka ọ̀ bụ naanị mụ na Banabas+ bụ ndị na-enweghị ike ịkwụsị ịrụ ọrụ anyị ji akpa afọ anyị? 7 È nwere onye agha na-esi n’akpa ya egbo mkpa ya niile mgbe ọ bụ onye agha? È nwere onye na-akọ ubi vaịn nke na-anaghị eri mkpụrụ ya?+ Ka è nwere onye na-akpa anụ nke na-anaghị aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ahụ?
-