32 Ma, na-echetanụ ụbọchị ndị gara aga, bụ́ mgbe e mechara ka unu hụ ìhè.+ N’oge ahụ, unu tachiri obi mgbe unu nọ na-atagbu onwe unu n’ahụhụ. 33 N’oge ụfọdụ, a kparịrị unu n’ihu ọha ma kpagbuo unu. N’oge ụfọdụkwa, unu so ndị e mere ụdị ihe ndị a taa ahụhụ.