Abụ Ọma 91:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya+ iwu banyere gị,Ka ha na-eche gị nche n’ebe ọ bụla ị na-aga.+ Luk 22:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Otu mmụọ ozi nke si n’eluigwe pụtara n’ihu ya wee mee ka obi sie ya ike.+