1 Ndị Tesalonaịka 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+ 1 Pita 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi otú unu si na-eme ihe okwu Chineke bụ́ eziokwu kwuru, unu asachaala onwe unu,* unu hụkwara nnọọ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+ Ugbu a, jirikwanụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya.+
9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+
22 N’ihi otú unu si na-eme ihe okwu Chineke bụ́ eziokwu kwuru, unu asachaala onwe unu,* unu hụkwara nnọọ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+ Ugbu a, jirikwanụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya.+