2 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke anyị, ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bibu n’ala a n’ihi ndị gị Izrel, werezie ya nye ụmụ* Ebreham enyi gị, ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile?+ Aịzaya 41:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ma Izrel, ị bụ ohu m.+ Jekọb, ọ bụ gị ka m họọrọ.+ Ị bụ nwa* Ebreham bụ́ enyi m.+
7 Chineke anyị, ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bibu n’ala a n’ihi ndị gị Izrel, werezie ya nye ụmụ* Ebreham enyi gị, ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile?+