Matiu 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Na-arịọnụ, a ga-enye unu.+ Na-achọnụ, unu ga-achọta. Na-akụnụ aka n’ụzọ, a ga-emeghere unu ya.+