Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Mkpughe 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”
17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.
16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”