Matiu 24:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na a ga-enwe Kraịst ụgha dị iche iche na ndị amụma ụgha.+ Ha ga na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube ma na-eme ihe ịtụnanya dị iche iche iji duhie ndị Chineke họọrọ,+ ma o kwe ha omume. 1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, Chineke ji mmụọ nsọ ya kwuo hoo haa na n’ọdịnihu, ụfọdụ ga-adapụ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’ihe ndị na-abụghị eziokwu yiri ka ọ̀ bụ Chineke kwuru ha,+ na-aṅakwa ntị n’ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi.
24 N’ihi na a ga-enwe Kraịst ụgha dị iche iche na ndị amụma ụgha.+ Ha ga na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube ma na-eme ihe ịtụnanya dị iche iche iji duhie ndị Chineke họọrọ,+ ma o kwe ha omume.
4 Ma, Chineke ji mmụọ nsọ ya kwuo hoo haa na n’ọdịnihu, ụfọdụ ga-adapụ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’ihe ndị na-abụghị eziokwu yiri ka ọ̀ bụ Chineke kwuru ha,+ na-aṅakwa ntị n’ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi.