Jọn 1:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, o nyere ndị niile nabatara ya ikike ịghọ ụmụ Chineke+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya.+ 13 E sighị n’ọbara ma ọ bụ n’anụ ahụ́ ma ọ bụ n’ọchịchọ mmadụ mụọ ha, kama e si na Chineke mụọ ha.+ Ndị Rom 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ndị niile mmụọ Chineke na-edu bụ ụmụ Chineke n’eziokwu.+
12 Ma, o nyere ndị niile nabatara ya ikike ịghọ ụmụ Chineke+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya.+ 13 E sighị n’ọbara ma ọ bụ n’anụ ahụ́ ma ọ bụ n’ọchịchọ mmadụ mụọ ha, kama e si na Chineke mụọ ha.+