20 “M na-arịọ arịrịọ, ọ bụghị naanị maka ndị a, kamakwa maka ndị ga-enwe okwukwe na m n’ihi okwu ha, 21 ka ha niile wee bụrụ otu+ otú ahụ gịnwa, Nna, na mụnwa dị n’otu, mụ na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu, ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.