Ndị Efesọs 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Kwụsịnụ inwe ụdị obi ilu+ ọ bụla, iwe, ọnụma, iti mkpu, ịkparị mmadụ,+ na ihe ọjọọ niile.+ Ndị Kọlọsi 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ugbu a, unu kwesịrị ịkwụsị ihe ndị a: ọnụma, iwe, ihe ọjọọ,+ ịkparị mmadụ,+ na ikwu okwu rụrụ arụ.+
8 Ma, ugbu a, unu kwesịrị ịkwụsị ihe ndị a: ọnụma, iwe, ihe ọjọọ,+ ịkparị mmadụ,+ na ikwu okwu rụrụ arụ.+