Jems 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, na-emenụ ihe Chineke kwuru.+ Unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị na-aghọgbu onwe ha. Jems 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụkwa otú ọ dị n’ihe gbasara okwukwe. Ọ bụrụ na mmadụ anaghị eme ihe dị mma, okwukwe ya abaghị uru ọ bụla.*+
17 Ọ bụkwa otú ọ dị n’ihe gbasara okwukwe. Ọ bụrụ na mmadụ anaghị eme ihe dị mma, okwukwe ya abaghị uru ọ bụla.*+