14 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Onye a na-akpọ Amen,+ ezigbo onye àmà+ a tụkwasịrị obi,+ onye mbụ Chineke kere,+ kwuru ihe ndị a:
11 Ahụrụ m ka e meghere eluigwe, hụkwa otu ịnyịnya ọcha+ dị ebe ahụ. A na-akpọkwa onye na-agba ya Onye E Kwesịrị Ịtụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu.+ Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi, na-alụkwa agha kwesịrị ekwesị.+