Matiu 24:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+ Mak 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 n’ihi na oge ahụ ga-abụ oge mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya malite mgbe Chineke kere ihe ruo n’oge ahụ, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+
21 N’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+
19 n’ihi na oge ahụ ga-abụ oge mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya malite mgbe Chineke kere ihe ruo n’oge ahụ, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+