Mkpughe 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Anụkwara m olu ahụ si n’eluigwe+ ọzọ ka ọ na-agwa m, sị: “Gaa nara mmụọ ozi ahụ guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe, nke o jikwa n’aka.”
8 Anụkwara m olu ahụ si n’eluigwe+ ọzọ ka ọ na-agwa m, sị: “Gaa nara mmụọ ozi ahụ guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe, nke o jikwa n’aka.”